2 Ihe E Mere 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú ọ dị, eze na ndị o mere ndị isi+ nakwa ndị niile ahụ zukọtaranụ+ na Jeruselem kpebiri ime ememme ngabiga ahụ n’ọnwa nke abụọ;+ 2 Ihe E Mere 30:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E mesịa, ha gburu anụ ememme ngabiga+ n’abalị iri na anọ n’ọnwa nke abụọ; ihere bịara ndị nchụàjà na ndị Livaị, ha wee doo onwe ha nsọ+ ma webata anụ àjà nsure ọkụ n’ụlọ Jehova.
2 Otú ọ dị, eze na ndị o mere ndị isi+ nakwa ndị niile ahụ zukọtaranụ+ na Jeruselem kpebiri ime ememme ngabiga ahụ n’ọnwa nke abụọ;+
15 E mesịa, ha gburu anụ ememme ngabiga+ n’abalị iri na anọ n’ọnwa nke abụọ; ihere bịara ndị nchụàjà na ndị Livaị, ha wee doo onwe ha nsọ+ ma webata anụ àjà nsure ọkụ n’ụlọ Jehova.