Ọnụ Ọgụgụ 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụgodị na mkpụrụ obi+ emee ka nwoke ọ bụla n’ime unu ma ọ bụ n’ọgbọ unu bụrụ onye na-adịghị ọcha, ma ọ bụ ya agaa njem dị anya, onye ahụ kwa ga-akwadebe àjà ememme ngabiga a na-emere Jehova. Ọnụ Ọgụgụ 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ọnwa nke abụọ,+ n’abalị iri na anọ, ná mgbede, ka ha ga-akwadebe ya. Ha ga-erikọta ya na achịcha na-ekoghị eko na akwụkwọ nri na-elu ilu.+
10 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụgodị na mkpụrụ obi+ emee ka nwoke ọ bụla n’ime unu ma ọ bụ n’ọgbọ unu bụrụ onye na-adịghị ọcha, ma ọ bụ ya agaa njem dị anya, onye ahụ kwa ga-akwadebe àjà ememme ngabiga a na-emere Jehova.
11 N’ọnwa nke abụọ,+ n’abalị iri na anọ, ná mgbede, ka ha ga-akwadebe ya. Ha ga-erikọta ya na achịcha na-ekoghị eko na akwụkwọ nri na-elu ilu.+