Ọnụ Ọgụgụ 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị Izrel na-akwali ma Jehova nye ha iwu ka ha kwalie. Ha na-amakwa ụlọikwuu ma Jehova nye ha iwu ka ha maa ụlọikwuu.+ Ha na-anọ n’ebe ha mara ụlọikwuu n’oge niile ígwé ojii kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ.
18 Ndị Izrel na-akwali ma Jehova nye ha iwu ka ha kwalie. Ha na-amakwa ụlọikwuu ma Jehova nye ha iwu ka ha maa ụlọikwuu.+ Ha na-anọ n’ebe ha mara ụlọikwuu n’oge niile ígwé ojii kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ.