Ọnụ Ọgụgụ 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ Izrel na-akwali mgbe Jehova nyere iwu ka ha kwalie, ha na-amakwa ụlọikwuu mgbe Jehova nyere iwu ka ha maa ụlọikwuu.+ N’ụbọchị niile ígwé ojii kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ, ha na-anọ n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu.
18 Ụmụ Izrel na-akwali mgbe Jehova nyere iwu ka ha kwalie, ha na-amakwa ụlọikwuu mgbe Jehova nyere iwu ka ha maa ụlọikwuu.+ N’ụbọchị niile ígwé ojii kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ, ha na-anọ n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu.