Joshụa 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gwakwa ha, sị: ‘Gaanụ n’etiti Osimiri Jọdan, n’ebe ahụ ndị nchụàjà guzo,+ bute nkume iri na abụọ. Burukwanụ ha gafee osimiri ahụ ma busa ha n’ebe unu ga-arahụ n’abalị a.’”+
3 Gwakwa ha, sị: ‘Gaanụ n’etiti Osimiri Jọdan, n’ebe ahụ ndị nchụàjà guzo,+ bute nkume iri na abụọ. Burukwanụ ha gafee osimiri ahụ ma busa ha n’ebe unu ga-arahụ n’abalị a.’”+