Joshụa 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 nyekwa ha iwu, sị, ‘Sinụ n’etiti Jọdan, n’ebe ahụ ndị nchụàjà guzo,+ bute nkume iri na abụọ,+ unu ga-eburukwa ha gafee osimiri ahụ ma busa ha n’ebe unu ga-arahụ+ n’abalị a.’”
3 nyekwa ha iwu, sị, ‘Sinụ n’etiti Jọdan, n’ebe ahụ ndị nchụàjà guzo,+ bute nkume iri na abụọ,+ unu ga-eburukwa ha gafee osimiri ahụ ma busa ha n’ebe unu ga-arahụ+ n’abalị a.’”