Joshụa 19:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ala ha bidoro na Hilef nakwa ná nnukwu osisi dị na Zeananim,+ gara ruo Adami-nikeb na Jabniel, ruokwa Lakọm, ma kwụsị n’Osimiri Jọdan.
33 Ala ha bidoro na Hilef nakwa ná nnukwu osisi dị na Zeananim,+ gara ruo Adami-nikeb na Jabniel, ruokwa Lakọm, ma kwụsị n’Osimiri Jọdan.