Joshụa 19:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ókè nke ala ha wee malite na Hilef, bido ná nnukwu osisi dị na Zeananim,+ na Adami-nikeb na Jabniel ruo Lakọm; ebe o jedebere bụ na Jọdan.
33 Ókè nke ala ha wee malite na Hilef, bido ná nnukwu osisi dị na Zeananim,+ na Adami-nikeb na Jabniel ruo Lakọm; ebe o jedebere bụ na Jọdan.