29 Ka ọbara ya dịrị n’isi Joab+ nakwa n’isi ezinụlọ nna ya niile. Ka a na-enwekwa mgbe niile n’ezinụlọ Joab nwoke nwere nsogbu n’ihe o ji bụrụ nwoke+ ma ọ bụ onye ekpenta+ ma ọ bụ nwoke dara ngwọrọ ma ọ bụ onye e ji mma agha gbuo ma ọ bụ onye nri kọrọ.”+