29 Ka ọ dịrị n’isi+ Joab nakwa n’isi ụlọ nna ya dum, ka ọ gharakwa ịdị mgbe a na-agaghị enwe n’ụlọ+ Joab nwoke ihe na-agbapụta n’ihe o ji bụrụ nwoke+ ma ọ bụ onye ekpenta+ ma ọ bụ nwoke na-ejide ihe e ji akpa ákwà+ ma ọ bụ onye e ji mma agha gbuo ma ọ bụ onye nri kọrọ!”+