Diuterọnọmi 32:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.” Ndị Ikpe 9:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Chineke mekwara ka ndị Shikem jiri isi ha buru ihe ọjọọ niile ha mere, ka nkọcha+ Jotam+ nwa Jerọbel+ kọchara ha wee mezuo n’isi ha.+ 2 Samuel 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Devid wee sị ya: “Ka ọbara gị dị gị n’isi,+ n’ihi na ọnụ gị agbagidewo gị akaebe,+ sị, ‘Ọ bụ m gburu onye Jehova tere mmanụ.’”+ 1 Ndị Eze 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ọ ga-erukwa na n’ụbọchị ị ga-apụ, i wee gafee ndagwurugwu Kidrọn,+ ya doo gị anya na ị ghaghị ịnwụ.+ Ọbara gị ga-adị gị n’isi.”+ Abụ Ọma 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ya,+Ọ ga-ejikwa opu isi ya buru ihe ike ọ na-eme.+ Abụ Ọma 55:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+ Abụ Ọma 94:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ ga-emekwa ka ihe ọjọọ ha dịrị n’isi ha,+Ọ ga-ejikwa ọdachi nke ha laa ha n’iyi.+Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ala ha n’iyi.+ Ilu 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Njehie onye ajọ omume ga-anwụde ya,+ ọ bụkwa ụdọ mmehie nke ya ka a ga-eji jide ya.+ Ilu 28:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye ikpe ọmụma nke ọbara mkpụrụ obi ọ wụfuru na-anyịgbu, ya onwe ya ga-agbaba n’olulu.+ Ka onye ọ bụla ghara igbochi ya.
43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.”
57 Chineke mekwara ka ndị Shikem jiri isi ha buru ihe ọjọọ niile ha mere, ka nkọcha+ Jotam+ nwa Jerọbel+ kọchara ha wee mezuo n’isi ha.+
16 Devid wee sị ya: “Ka ọbara gị dị gị n’isi,+ n’ihi na ọnụ gị agbagidewo gị akaebe,+ sị, ‘Ọ bụ m gburu onye Jehova tere mmanụ.’”+
37 Ọ ga-erukwa na n’ụbọchị ị ga-apụ, i wee gafee ndagwurugwu Kidrọn,+ ya doo gị anya na ị ghaghị ịnwụ.+ Ọbara gị ga-adị gị n’isi.”+
23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+
23 Ọ ga-emekwa ka ihe ọjọọ ha dịrị n’isi ha,+Ọ ga-ejikwa ọdachi nke ha laa ha n’iyi.+Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ala ha n’iyi.+
17 Onye ikpe ọmụma nke ọbara mkpụrụ obi ọ wụfuru na-anyịgbu, ya onwe ya ga-agbaba n’olulu.+ Ka onye ọ bụla ghara igbochi ya.