2 Samuel 3:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 E keghị aka gị agbụ. A tụghịkwa gị ịga n’ụkwụ. Ị dara ka onye dara n’ihu ndị ọjọọ.”*+ Mmadụ niile wee beere ya ákwá ọzọ.
34 E keghị aka gị agbụ. A tụghịkwa gị ịga n’ụkwụ. Ị dara ka onye dara n’ihu ndị ọjọọ.”*+ Mmadụ niile wee beere ya ákwá ọzọ.