2 Samuel 3:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 E keghị aka gị agbụ,+A tụghịkwa gị ịgà e ji ọla kọpa mee.+Dị ka onye na-ada n’ihu ụmụ ajọ omume+ ka ị daworo.” Mmadụ niile wee kwaara ya ákwá+ ọzọ.
34 E keghị aka gị agbụ,+A tụghịkwa gị ịgà e ji ọla kọpa mee.+Dị ka onye na-ada n’ihu ụmụ ajọ omume+ ka ị daworo.” Mmadụ niile wee kwaara ya ákwá+ ọzọ.