32 Jehova ga-emekwa ka ọbara ya dịrị n’isi ya,+ n’ihi na ọ wakporo ndị ikom abụọ bụ́ ndị ezi omume karịa ya, ndị kakwa ya mma,+ o wee were mma agha gbuo ha, mgbe nna m Devid na-amaghị banyere ya,+ ya bụ, Abna+ nwa Nee, onyeisi ndị agha Izrel+ na Amesa+ nwa Jita, onyeisi ndị agha Juda.+