Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 23:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 “Mee ka okwu ụgha dị anya n’ebe ị nọ.+ Egbukwala onye aka ya dị ọcha na onye ezi omume, n’ihi na agaghị m akpọ onye ajọ omume onye ezi omume.+

  • 2 Samuel 4:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 ma ya fọdụzie mgbe ndị ajọ omume+ gburu onye ezi omume n’ụlọ ya, n’elu ihe ndina ya! Ugbu a, ọ̀ bụ na mụ agaghị ajụta ọbara ya n’aka unu,+ ọ̀ bụ na mụ agaghịkwa ekpochapụ unu n’ụwa?”+

  • 2 Ihe E Mere 21:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 kama ị na-eje ije n’ụzọ ndị eze Izrel+ jere wee mee ka Juda na ndị bi na Jeruselem na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ+ n’otu ụzọ ahụ ụlọ Ehab si mee ka a na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ i gbukwara ọbụna ụmụnne gị, bụ́ ndị ezinụlọ nna gị, ndị ka gị onwe gị mma;+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya