Ndị Ikpe 9:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Chineke mekwara ka ndị Shikem jiri isi ha buru ihe ọjọọ niile ha mere, ka nkọcha+ Jotam+ nwa Jerọbel+ kọchara ha wee mezuo n’isi ha.+ Abụ Ọma 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ya,+Ọ ga-ejikwa opu isi ya buru ihe ike ọ na-eme.+ Abụ Ọma 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.
57 Chineke mekwara ka ndị Shikem jiri isi ha buru ihe ọjọọ niile ha mere, ka nkọcha+ Jotam+ nwa Jerọbel+ kọchara ha wee mezuo n’isi ha.+
16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.