11 Ma ọ sịrị: “Eze, biko, cheta Jehova bụ́ Chineke gị, ka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ+ ghara ịkpatakwu nsogbu, gharakwa igbu nwa m nwoke.” Devid asị ya: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ+ na-aṅụ iyi na otu ntutu isi nwa gị nwoke agaghị ada n’ala.”