2 Samuel 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ọ sịrị: “Biko, eze, cheta Jehova bụ́ Chineke gị,+ ka onye ọbọ ọbara+ ghara ịnọ na-akpata mbibi mgbe niile, ka a gharakwa ịla nwa m nwoke n’iyi.” O wee sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ otu ntutu isi+ nke nwa gị nwoke agaghị ada n’ala.”
11 Ma ọ sịrị: “Biko, eze, cheta Jehova bụ́ Chineke gị,+ ka onye ọbọ ọbara+ ghara ịnọ na-akpata mbibi mgbe niile, ka a gharakwa ịla nwa m nwoke n’iyi.” O wee sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ otu ntutu isi+ nke nwa gị nwoke agaghị ada n’ala.”