12 Eze biliri ozugbo n’abalị ahụ, gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Biko, ka m gwa unu ihe ndị Siria chọrọ ime anyị. Ha ma na agụụ ji anyị.+ Ọ bụ ya mere ha ji si ebe ha mara ụlọikwuu pụọ gaa zoo n’ọhịa, sị, ‘Ha si n’obodo ha pụta, anyị ejide ha ná ndụ, banyekwa n’obodo ha.’”+