-
2 Ndị Eze 7:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 Ozugbo ahụ, eze biliri n’abalị wee gwa ndị na-ejere ya ozi,+ sị: “Biko, ka m gwa unu ihe ndị Siria mere anyị.+ Ha maara nke ọma na agụụ na-agụ anyị;+ ọ bụ ya mere ha ji si n’ebe ha mara ụlọikwuu pụọ gaa zoo n’ọhịa,+ sị, ‘Ha ga-esi n’obodo ha pụta, anyị ga-ejide ha ná ndụ, anyị ga-abanyekwa n’obodo ha.’”
-