2 Ndị Eze 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Maranụ na o nweghị ihe ọ bụla Jehova kwuru, nke Jehova kwuru ga-eme ezinụlọ Ehab, na-agaghị emezu.+ Jehova emeela ihe o si n’ọnụ ohu ya bụ́ Ịlaịja kwuo.”+
10 Maranụ na o nweghị ihe ọ bụla Jehova kwuru, nke Jehova kwuru ga-eme ezinụlọ Ehab, na-agaghị emezu.+ Jehova emeela ihe o si n’ọnụ ohu ya bụ́ Ịlaịja kwuo.”+