2 Ndị Eze 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Maranụ na ọ dịghị ihe ọ bụla dị n’okwu Jehova nke Jehova kwuru ga-eme ụlọ Ehab+ ga-ada n’ala n’emezughị;+ Jehova emewokwa ihe o kwuru site n’ọnụ ohu ya bụ́ Ịlaịja.”+
10 Maranụ na ọ dịghị ihe ọ bụla dị n’okwu Jehova nke Jehova kwuru ga-eme ụlọ Ehab+ ga-ada n’ala n’emezughị;+ Jehova emewokwa ihe o kwuru site n’ọnụ ohu ya bụ́ Ịlaịja.”+