2 Ndị Eze 16:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ n’oge ahụ ka Rizin eze Siria na Pika nwa Remalaya eze Izrel bịara ịlụso ndị bi na Jeruselem agha.+ Ha nọchibidoro Ehaz na ndị obodo ya, ma ha emerilighị ha.
5 Ọ bụ n’oge ahụ ka Rizin eze Siria na Pika nwa Remalaya eze Izrel bịara ịlụso ndị bi na Jeruselem agha.+ Ha nọchibidoro Ehaz na ndị obodo ya, ma ha emerilighị ha.