2 Ndị Eze 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ mgbe ahụ ka Rizin+ eze Siria nakwa Pika+ nwa Remalaya eze Izrel gbagotere ibuso Jeruselem agha, ha wee nọchibido Ehaz, ma ha enweghị ike imeri ya.+
5 Ọ bụ mgbe ahụ ka Rizin+ eze Siria nakwa Pika+ nwa Remalaya eze Izrel gbagotere ibuso Jeruselem agha, ha wee nọchibido Ehaz, ma ha enweghị ike imeri ya.+