1 Ihe E Mere 26:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A bịa n’ụmụ Hebrọn, Jeraịja+ bụ onyeisi ọnụmara ha. N’afọ nke iri anọ n’ọchịchị Devid,+ a nọ na-achọ ndị dike gbasiri ike, mechaa nweta ha na Jeza+ nke dị na Gilied.
31 A bịa n’ụmụ Hebrọn, Jeraịja+ bụ onyeisi ọnụmara ha. N’afọ nke iri anọ n’ọchịchị Devid,+ a nọ na-achọ ndị dike gbasiri ike, mechaa nweta ha na Jeza+ nke dị na Gilied.