1 Ihe E Mere 26:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A bịa n’ụmụ Hibrọn, Jeraịja+ bụ onyeisi ọnụmara na ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Hibrọn. N’afọ nke iri anọ+ nke ọbụbụeze Devid, a chọgharịrị wee hụ ndị dimkpa bụ́ ndị dike n’etiti ha n’ime Jeza+ nke dị na Gilied.+
31 A bịa n’ụmụ Hibrọn, Jeraịja+ bụ onyeisi ọnụmara na ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Hibrọn. N’afọ nke iri anọ+ nke ọbụbụeze Devid, a chọgharịrị wee hụ ndị dimkpa bụ́ ndị dike n’etiti ha n’ime Jeza+ nke dị na Gilied.+