12 ndị Livaị ndị nke na-abụ abụ+ yi ákwà ọma, jirikwa ájà, ụbọ akwara, na une guzoro n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ebe ịchụàjà ahụ. Ndị na-edu ha n’abụ ahụ bụ Esaf,+ Himan,+ Jedutọn,+ na ụmụ ha na ụmụnne ha. Ndị nchụàjà, ndị dị otu narị mmadụ na iri abụọ (120), guzokwa ebe ahụ na-afụ opi.+