2 Ihe E Mere 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, o nweghị onye Izrel ọ bụla Solomọn manyere ka ọ na-arụrụ ya ọrụ,+ n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị agha ya, ndị isi agha ya, ndị isi nke ndị na-agba ụgbọ ịnyịnya ya, na ndị isi nke ndị na-agba ịnyịnya ya.+
9 Ma, o nweghị onye Izrel ọ bụla Solomọn manyere ka ọ na-arụrụ ya ọrụ,+ n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị agha ya, ndị isi agha ya, ndị isi nke ndị na-agba ụgbọ ịnyịnya ya, na ndị isi nke ndị na-agba ịnyịnya ya.+