2 Ihe E Mere 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel Sọlọmọn ji mere ohu maka ịrụrụ ya ọrụ;+ n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị agha+ na ndị isi na-esote ndị isi agha ya na ndị isi nke ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya ya+ na ndị isi nke ndị na-agba ịnyịnya ya.+
9 Ma ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel Sọlọmọn ji mere ohu maka ịrụrụ ya ọrụ;+ n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị agha+ na ndị isi na-esote ndị isi agha ya na ndị isi nke ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya ya+ na ndị isi nke ndị na-agba ịnyịnya ya.+