2 Ihe E Mere 21:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma ndị Ịdọm ka na-enupụrụ ndị Juda isi ruo taa. N’oge ahụ, ndị Libna+ nupụkwaara Jehoram isi, n’ihi na ọ hapụrụ Jehova bụ́ Chineke nna nna ya.+
10 Ma ndị Ịdọm ka na-enupụrụ ndị Juda isi ruo taa. N’oge ahụ, ndị Libna+ nupụkwaara Jehoram isi, n’ihi na ọ hapụrụ Jehova bụ́ Chineke nna nna ya.+