2 Ihe E Mere 24:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mmụọ Chineke wee dakwasị Zekaraya nwa Jehoyada+ onye nchụàjà, ya eguzoro n’ihu ndị obodo ha, sị ha: “Ezi Chineke kwuru, sị, ‘Gịnị mere unu ji na-emebi iwu Jehova? Ihe agaghị agaziri unu. Ebe ọ bụ na unu ahapụla Jehova, ọ ga-ahapụkwa unu.’”+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:20 Ụlọ Nche,3/1/1990, p. 24
20 Mmụọ Chineke wee dakwasị Zekaraya nwa Jehoyada+ onye nchụàjà, ya eguzoro n’ihu ndị obodo ha, sị ha: “Ezi Chineke kwuru, sị, ‘Gịnị mere unu ji na-emebi iwu Jehova? Ihe agaghị agaziri unu. Ebe ọ bụ na unu ahapụla Jehova, ọ ga-ahapụkwa unu.’”+