2 Ihe E Mere 30:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu adịla ka nna nna unu hà na ụmụnne unu, ndị nupụụrụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà isi, nke mere o ji mee ha ihe dị egwu, otú unu na-ahụ taa.+
7 Unu adịla ka nna nna unu hà na ụmụnne unu, ndị nupụụrụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà isi, nke mere o ji mee ha ihe dị egwu, otú unu na-ahụ taa.+