2 Ihe E Mere 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu adịla ka nna nna unu hà+ na ụmụnne unu, bụ́ ndị mesoro Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà omume ekwesịghị ntụkwasị obi, o wee mee ka ha bụrụ ihe ijuanya,+ dị nnọọ ka unu na-ahụ taa.
7 Unu adịla ka nna nna unu hà+ na ụmụnne unu, bụ́ ndị mesoro Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà omume ekwesịghị ntụkwasị obi, o wee mee ka ha bụrụ ihe ijuanya,+ dị nnọọ ka unu na-ahụ taa.