2 Ihe E Mere 30:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ugbu a, unu agbala isi akwara otú nna nna unu hà mere.+ Ruberenụ Jehova isi, bịanụ n’ụlọ nsọ ya+ nke o doro nsọ ruo mgbe ebighị ebi fee Jehova bụ́ Chineke unu, ka ọ kwụsị iweso unu iwe.+
8 Ugbu a, unu agbala isi akwara otú nna nna unu hà mere.+ Ruberenụ Jehova isi, bịanụ n’ụlọ nsọ ya+ nke o doro nsọ ruo mgbe ebighị ebi fee Jehova bụ́ Chineke unu, ka ọ kwụsị iweso unu iwe.+