2 Ihe E Mere 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ugbu a, unu ekwesila olu ike+ dị ka nna nna unu hà mere. Doonụ onwe unu n’okpuru Jehova,+ bịakwanụ n’ebe nsọ ya+ nke o doworo nsọ+ ruo mgbe a na-akaghị aka wee fee+ Jehova bụ́ Chineke unu, ka iwe dị ọkụ+ ọ na-eweso unu wee dajụọ.
8 Ugbu a, unu ekwesila olu ike+ dị ka nna nna unu hà mere. Doonụ onwe unu n’okpuru Jehova,+ bịakwanụ n’ebe nsọ ya+ nke o doworo nsọ+ ruo mgbe a na-akaghị aka wee fee+ Jehova bụ́ Chineke unu, ka iwe dị ọkụ+ ọ na-eweso unu wee dajụọ.