2 Ihe E Mere 30:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 onye ọ bụla nke doziri obi ya ịchọ ezi Chineke,+ bụ́ Jehova, Chineke nna nna ya hà, n’agbanyeghị na o debeghị onwe ya ọcha otú o kwesịrị ime maka ememme a dị nsọ.”+
19 onye ọ bụla nke doziri obi ya ịchọ ezi Chineke,+ bụ́ Jehova, Chineke nna nna ya hà, n’agbanyeghị na o debeghị onwe ya ọcha otú o kwesịrị ime maka ememme a dị nsọ.”+