Nehemaya 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe Sanbalat onye Bet-horọn, Tobaya+ onye Amọn+ na-eje ozi, na Gishem onye Arebia+ nụrụ ya, ha malitere iji anyị eme ihe ọchị+ ma na-akparị anyị, sị: “Gịnịdị ka unu na-eme? Ùnu na-enupụrụ eze isi?”+
19 Mgbe Sanbalat onye Bet-horọn, Tobaya+ onye Amọn+ na-eje ozi, na Gishem onye Arebia+ nụrụ ya, ha malitere iji anyị eme ihe ọchị+ ma na-akparị anyị, sị: “Gịnịdị ka unu na-eme? Ùnu na-enupụrụ eze isi?”+