Abụ Ọma 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anyị ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi na ị na-azọpụta anyị.+ Anyị ga-ebuli ihe àmà anyị elu iji too aha Chineke anyị.+ Ka Jehova mezuo ihe niile ị na-arịọ ya.
5 Anyị ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi na ị na-azọpụta anyị.+ Anyị ga-ebuli ihe àmà anyị elu iji too aha Chineke anyị.+ Ka Jehova mezuo ihe niile ị na-arịọ ya.