Abụ Ọma 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anyị ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi nzọpụta gị,+Anyị ga-ebulikwa ọkọlọtọ anyị n’aha Chineke anyị.+Ka Jehova mezuo ihe niile ị na-arịọ.+
5 Anyị ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi nzọpụta gị,+Anyị ga-ebulikwa ọkọlọtọ anyị n’aha Chineke anyị.+Ka Jehova mezuo ihe niile ị na-arịọ.+