Abụ Ọma 35:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ka mkpụrụ obi m ṅụrịa ọṅụ n’ime Jehova;+Ka o nwee obi ụtọ ná nzọpụta ya.+ Abụ Ọma 51:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke bụ́ Chineke nke nzọpụta m,+ biko, napụta m n’ikpe ọmụma ọbara,+Ka ire m wee jiri ọṅụ na-akọ banyere ezi omume gị.+ Abụ Ọma 59:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma mụ onwe m ga-abụ abụ banyere ike gị,+M ga-ejikwa ọṅụ kọọ banyere obiọma gị n’ụtụtụ.+N’ihi na ị bụụrụ m ebe dị elu e wusiri ike+Nakwa ebe m ga-agbaba n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+ Luk 1:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 mmụọ m apụghịkwa ịkwụsị inwe oké ọṅụ+ n’ebe Chineke bụ́ Onye Nzọpụta m nọ;+
14 Chineke bụ́ Chineke nke nzọpụta m,+ biko, napụta m n’ikpe ọmụma ọbara,+Ka ire m wee jiri ọṅụ na-akọ banyere ezi omume gị.+
16 Ma mụ onwe m ga-abụ abụ banyere ike gị,+M ga-ejikwa ọṅụ kọọ banyere obiọma gị n’ụtụtụ.+N’ihi na ị bụụrụ m ebe dị elu e wusiri ike+Nakwa ebe m ga-agbaba n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+