Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nehemaya 9:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ị bụ onye ezi omume+ n’ihe niile dakwasịrị anyị, n’ihi na i mere ihe i mere n’ikwesị ntụkwasị obi,+ ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume.+

  • Abụ Ọma 20:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 Anyị ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi nzọpụta gị,+

      Anyị ga-ebulikwa ọkọlọtọ anyị n’aha Chineke anyị.+

      Ka Jehova mezuo ihe niile ị na-arịọ.+

  • Abụ Ọma 35:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ka ire m kwupụtakwa ezi omume gị n’olu dị ala,+

      Ka o kwupụta otuto gị ogologo ụbọchị dum.+

  • Abụ Ọma 59:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ma mụ onwe m ga-abụ abụ banyere ike gị,+

      M ga-ejikwa ọṅụ kọọ banyere obiọma gị n’ụtụtụ.+

      N’ihi na ị bụụrụ m ebe dị elu e wusiri ike+

      Nakwa ebe m ga-agbaba n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+

  • Daniel 9:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ọ bụ gị, Jehova, nwe ezi omume, ma ihere bụ nke anyị taa,+ ihere bụ nke ndị Juda, bụrụkwa nke ndị niile bi na Jeruselem na ndị Izrel niile, ndị bi nso na ndị bi n’ebe dị anya n’ala niile ị chụgara ha n’ihi omume ekwesịghị ntụkwasị obi ha mesoro gị.+

  • Ndị Rom 10:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke,+ kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike,+ ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya