Abụ Ọma 60:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Chineke, Onye dị nsọ, ekwuola,* sị: “M ga-aṅụrị ọṅụ. M ga-ewere Shikem nye ndị m chọrọ ka ọ bụrụ ihe ha ketara.+ M ga-atụkwa Ndagwurugwu Sọkọt atụ̀ nye ndị m chọrọ.+
6 Chineke, Onye dị nsọ, ekwuola,* sị: “M ga-aṅụrị ọṅụ. M ga-ewere Shikem nye ndị m chọrọ ka ọ bụrụ ihe ha ketara.+ M ga-atụkwa Ndagwurugwu Sọkọt atụ̀ nye ndị m chọrọ.+