Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 13:27, 28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Ha ketakwara obodo ndị dị na ndagwurugwu, ya bụ, Bet-heram, Bet-nimra,+ Sọkọt,+ na Zefọn, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn chịrị.+ Ala ha si n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan ruo n’Oké Osimiri Kineret.*+ 28 Ala a ka ebo Gad ketara n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ha ketakwara obodo ndị dị n’ala ahụ na ógbè ha niile.

  • Abụ Ọma 108:7-9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Chineke, Onye dị nsọ, ekwuola,* sị:

      “M ga-aṅụrị ọṅụ. M ga-ewere Shikem+ nye ndị m chọrọ ka ọ bụrụ ihe ha ketara.

      M ga-atụkwa Ndagwurugwu Sọkọt+ atụ̀ nye ndị m chọrọ.

       8 Ọ bụ m nwe Gilied,+ ọ bụkwa m nwe Manase.

      Ifrem bụ okpu m na-ekpu n’isi.+

      Juda bụ mkpara na-egosi ikike m nwere.+

       9 Moab bụ efere m ji asa ihe.+

      M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Ịdọm.+

      M ga-eti mkpu ọṅụ maka na m ga-emeri Filistia.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya