Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 34:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 “Gwa ndị Izrel ihe ndị a m na-agwa gị: ‘Mgbe unu banyere n’ala Kenan,+ bụ́ ala a ga-ekere unu ka ọ bụrụ nke unu, ebe ndị a ga-abụ ókè ala Kenan ahụ.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 34:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ókè ahụ ga-esi na Shifam ruo Ribla, nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Eyin. Ókè ahụ ga-agbada ma gafere mkpọda ebe ọwụwa anyanwụ Oké Osimiri Kineret.*+

  • Diuterọnọmi 3:16, 17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 M nyekwala ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite na Gilied ruo na Ndagwurugwu Anọn, (etiti ndagwurugwu ahụ bụ ókè ya) ruokwa Jabọk, ya bụ, ndagwurugwu nke bụ́ ókè ndị Amọn, 17 nakwa Araba na Osimiri Jọdan na ókè ya, malite na Kineret ruo n’Oké Osimiri Araba, ya bụ, Oké Osimiri Nnu, n’ala ala mkpọda Pisga n’akụkụ ebe ọwụwa anyanwụ.+

  • Jọn 6:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Mgbe e mechara, Jizọs gara n’ofe nke ọzọ nke Oké Osimiri Galili,* ma ọ bụ Taịbirias.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya