Joshụa 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 nakwa Bet-heram+ na Bet-nimra+ na Sọkọt+ na Zefọn, ndị dị na ndagwurugwu, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn+ chịrị, Jọdan wee bụrụ ókè ya ruo na nsọtụ oké osimiri Kineret+ nke dị n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan.
27 nakwa Bet-heram+ na Bet-nimra+ na Sọkọt+ na Zefọn, ndị dị na ndagwurugwu, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn+ chịrị, Jọdan wee bụrụ ókè ya ruo na nsọtụ oké osimiri Kineret+ nke dị n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan.