Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 33:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Jekọb wee kwalie gawa Sọkọt,+ o wee wuoro onwe ya ụlọ, wuokwara ìgwè anụ ụlọ ya ụlọ ndò.+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Sọkọt.

  • Ndị Ikpe 8:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 O wee sị ndị Sọkọt:+ “Biko, nyenụ ndị a so m+ achịcha, n’ihi na ike gwụrụ ha, m na-achụkwa Ziba+ na Zalmọna,+ bụ́ ndị eze Midian.”

  • 1 Ndị Eze 7:46
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 46 Ọ bụ n’Ógbè Jọdan+ ka eze kpụrụ ha n’ala ụrọ, n’agbata Sọkọt+ na Zaretan.+

  • Abụ Ọma 60:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Chineke ekwuwo okwu n’ịdị nsọ ya, sị:+

      “M ga-aṅụrị ọṅụ, m ga-ewere Shikem nye ndị m ka ọ bụrụ ihe nketa ha;+

      M ga-atụkwa ndagwurugwu Sọkọt atụ̀ nyefee ndị m.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya