Joshụa 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 nakwa Bet-heram+ na Bet-nimra+ na Sọkọt+ na Zefọn, ndị dị na ndagwurugwu, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn+ chịrị, Jọdan wee bụrụ ókè ya ruo na nsọtụ oké osimiri Kineret+ nke dị n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan. 1 Ndị Eze 7:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ bụ n’Ógbè Jọdan+ ka eze kpụrụ ha n’ala ụrọ, n’agbata Sọkọt+ na Zaretan.+ Abụ Ọma 60:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke ekwuwo okwu n’ịdị nsọ ya, sị:+“M ga-aṅụrị ọṅụ, m ga-ewere Shikem nye ndị m ka ọ bụrụ ihe nketa ha;+M ga-atụkwa ndagwurugwu Sọkọt atụ̀ nyefee ndị m.+
27 nakwa Bet-heram+ na Bet-nimra+ na Sọkọt+ na Zefọn, ndị dị na ndagwurugwu, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn+ chịrị, Jọdan wee bụrụ ókè ya ruo na nsọtụ oké osimiri Kineret+ nke dị n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan.
6 Chineke ekwuwo okwu n’ịdị nsọ ya, sị:+“M ga-aṅụrị ọṅụ, m ga-ewere Shikem nye ndị m ka ọ bụrụ ihe nketa ha;+M ga-atụkwa ndagwurugwu Sọkọt atụ̀ nyefee ndị m.+