Ọnụ Ọgụgụ 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ókè ahụ ga-amalite na Shifam wee gbadaa ruo Ribla nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Eyin, ókè ahụ ga-agbadakwa ruo ná mkpọda nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ oké osimiri Kineret.+ Diuterọnọmi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ. Jọn 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jizọs gafere oké osimiri Galili,* ma ọ bụ Taịbirias.+
11 Ókè ahụ ga-amalite na Shifam wee gbadaa ruo Ribla nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Eyin, ókè ahụ ga-agbadakwa ruo ná mkpọda nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ oké osimiri Kineret.+
17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.