Joshụa 13:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ha ketakwara obodo ndị dị na ndagwurugwu, ya bụ, Bet-heram, Bet-nimra,+ Sọkọt,+ na Zefọn, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn chịrị.+ Ala ha si n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan ruo n’Oké Osimiri Kineret.*+
27 Ha ketakwara obodo ndị dị na ndagwurugwu, ya bụ, Bet-heram, Bet-nimra,+ Sọkọt,+ na Zefọn, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn chịrị.+ Ala ha si n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan ruo n’Oké Osimiri Kineret.*+