Jenesis 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebram wee gafere n’ala ahụ ruo na Shikem,+ n’akụkụ osisi ukwu nke More;+ n’oge ahụ ndị Kenan nọ n’ala ahụ. Joshụa 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-eme ka ndị a keta+ ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.+
6 Ebram wee gafere n’ala ahụ ruo na Shikem,+ n’akụkụ osisi ukwu nke More;+ n’oge ahụ ndị Kenan nọ n’ala ahụ.
6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-eme ka ndị a keta+ ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.+